Ndị Ikpe 18:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọgharị ala ha ga-ebi; n’ihi na ruo n’ụbọchị ahụ, ha enwetabeghị ihe nketa n’etiti ebo niile nke Izrel.+
18 N’oge ahụ, e nweghị eze n’Izrel.+ N’oge ahụkwa, ebo Dan+ nọ na-achọgharị ala ha ga-ebi; n’ihi na ruo n’ụbọchị ahụ, ha enwetabeghị ihe nketa n’etiti ebo niile nke Izrel.+