Ndị Ikpe 18:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị ikom ise ahụ, bụ́ ndị gara ledo+ ala Leyish,+ wee sị ụmụnne ha: “Ùnu maara na e nwere efọd na terafim+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ n’ụlọ ndị a? Maranụ ihe unu kwesịrị ime.”+
14 Ndị ikom ise ahụ, bụ́ ndị gara ledo+ ala Leyish,+ wee sị ụmụnne ha: “Ùnu maara na e nwere efọd na terafim+ na ihe oyiyi a pịrị apị+ na ihe oyiyi a wụrụ awụ+ n’ụlọ ndị a? Maranụ ihe unu kwesịrị ime.”+