Rut 4:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Boaz wee gwa ndị okenye na mmadụ niile, sị: “Unu bụ ndị akaebe+ taa na mụ azụwo Neomi ihe niile bụ́ nke Elimelek nakwa ihe niile bụ́ nke Kiliọn na Malọn. Rut Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:9 Ṅomie, p. 50 Ụlọ Nche,10/1/2012, p. 24
9 Boaz wee gwa ndị okenye na mmadụ niile, sị: “Unu bụ ndị akaebe+ taa na mụ azụwo Neomi ihe niile bụ́ nke Elimelek nakwa ihe niile bụ́ nke Kiliọn na Malọn.