14 wee dụnye ndụdụ ahụ n’efere ma ọ bụ n’ite e ji esi nri nke nwere aka abụọ ma ọ bụ n’ite e ji esi mmiri ma ọ bụ n’ite e ji esi nri nke nwere otu aka. Ihe ọ bụla ndụdụ ahụ dụtara ka onye nchụàjà na-ewere. Otú ahụ ka ha na-eme ndị Izrel niile na-abịa n’ebe ahụ,+ ya bụ, na Shaịlo.