1 Samuel 2:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ilaị wee gọzie+ Elkena na nwunye ya, sị: “Ka Jehova site na nwaanyị a nye gị nwa a ga-eji dochie ihe a gbazinyere agbazinye, nke a gbazinyere Jehova.”+ Ha wee laa n’obodo ha.
20 Ilaị wee gọzie+ Elkena na nwunye ya, sị: “Ka Jehova site na nwaanyị a nye gị nwa a ga-eji dochie ihe a gbazinyere agbazinye, nke a gbazinyere Jehova.”+ Ha wee laa n’obodo ha.