1 Samuel 2:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+
31 Lee! Ụbọchị na-abịa mgbe m ga-egbupụ ogwe aka gị na ogwe aka nke ụlọ nna nna gị, nke na a gaghị enwe agadi ọ bụla n’ụlọ gị.+