1 Samuel 2:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ma e nwere onye si n’ahụ́ gị nke m na-agaghị ebipụ n’ebe ịchụàjà m ka m wee mee ka anya gị ghara ịhụkwa ụzọ, ka m wee meekwa ka ike gwụ mkpụrụ obi gị; kama a ga-eji mma agha nke mmadụ gbuo ihe ka ọtụtụ n’ime ndị ezinụlọ gị.+
33 Ma e nwere onye si n’ahụ́ gị nke m na-agaghị ebipụ n’ebe ịchụàjà m ka m wee mee ka anya gị ghara ịhụkwa ụzọ, ka m wee meekwa ka ike gwụ mkpụrụ obi gị; kama a ga-eji mma agha nke mmadụ gbuo ihe ka ọtụtụ n’ime ndị ezinụlọ gị.+