1 Samuel 2:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 M ga-emekwa ka onye nchụàjà kwesịrị ntụkwasị obi biliere m.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi nakwa ihe dị mkpụrụ obi m mma; m ga-ewukwara ya ụlọ na-adịgide adịgide, ọ ga na-ejekwa ije mgbe niile n’ihu onye m tere mmanụ.+
35 M ga-emekwa ka onye nchụàjà kwesịrị ntụkwasị obi biliere m.+ Ọ ga-eme ihe dị m mma n’obi nakwa ihe dị mkpụrụ obi m mma; m ga-ewukwara ya ụlọ na-adịgide adịgide, ọ ga na-ejekwa ije mgbe niile n’ihu onye m tere mmanụ.+