1 Samuel 16:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ma Samuel sịrị: “Olee otú m ga-esi gaa? Ozugbo Sọl nụrụ ya, ọ ga-egbu m.”+ Jehova wee sị: “Si n’etiti ìgwè ehi kpụrụ otu nwa ehi, ị ga-asịkwa, ‘Abịara m ịchụrụ Jehova àjà.’+
2 Ma Samuel sịrị: “Olee otú m ga-esi gaa? Ozugbo Sọl nụrụ ya, ọ ga-egbu m.”+ Jehova wee sị: “Si n’etiti ìgwè ehi kpụrụ otu nwa ehi, ị ga-asịkwa, ‘Abịara m ịchụrụ Jehova àjà.’+