1 Samuel 16:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ọ̀ gwụla ndị a bụ ụmụ gị ndị ikom?” O wee sị: “Onye fọrọ ugbu a bụ nke ọdụdụ,+ lee! ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel wee sị Jesi: “Zie ozi ka a gaa kpọta ya, n’ihi na anyị agaghị anọdụ ala rie nri ruo mgbe ọ bịara n’ebe a.” 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 16:11 Ụlọ Nche,9/1/2011, p. 28-2910/1/2005, p. 99/15/2002, p. 30-31
11 N’ikpeazụ, Samuel sịrị Jesi: “Ọ̀ gwụla ndị a bụ ụmụ gị ndị ikom?” O wee sị: “Onye fọrọ ugbu a bụ nke ọdụdụ,+ lee! ọ na-azụ atụrụ.”+ Samuel wee sị Jesi: “Zie ozi ka a gaa kpọta ya, n’ihi na anyị agaghị anọdụ ala rie nri ruo mgbe ọ bịara n’ebe a.”