1 Samuel 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Otú a ka Devid si bịa n’ụlọ Sọl wee na-ejere ya ozi;+ o wee hụ ya n’anya nke ukwuu, o wee ghọọ onye na-eburu ya ihe agha.+
21 Otú a ka Devid si bịa n’ụlọ Sọl wee na-ejere ya ozi;+ o wee hụ ya n’anya nke ukwuu, o wee ghọọ onye na-eburu ya ihe agha.+