1 Samuel 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+
10 O wee ruo echi ya+ na mmụọ na-adịghị mma nke si n’ebe Chineke nọ kpawara ike n’ahụ́ Sọl,+ nke mere na o mewere dị ka onye amụma+ n’ime ụlọ, ka Devid nọ na-akpọ ụbọ,+ dị ka ọ na-eme na mbụ; Sọl jikwa ube n’aka.+