1 Samuel 18:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị na-ejere Sọl ozi wee malite ikwu okwu ndị a ná ntị Devid, ma Devid sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe n’anya unu mụ na eze ịgọ ọgọ, ebe m bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya+ na onye a na-ejighị kpọrọ ihe?”+
23 Ndị na-ejere Sọl ozi wee malite ikwu okwu ndị a ná ntị Devid, ma Devid sịrị: “Ọ̀ bụ obere ihe n’anya unu mụ na eze ịgọ ọgọ, ebe m bụ onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya+ na onye a na-ejighị kpọrọ ihe?”+