1 Samuel 18:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ndị na-ejere ya ozi wee kọọrọ Devid ihe ndị a, ihe a masịkwara Devid, ya bụ, ka ya na eze gọọ ọgọ,+ oge e nyere ya agafebeghịkwa.
26 Ndị na-ejere ya ozi wee kọọrọ Devid ihe ndị a, ihe a masịkwara Devid, ya bụ, ka ya na eze gọọ ọgọ,+ oge e nyere ya agafebeghịkwa.