1 Samuel 18:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Devid wee bilie, ya na ndị ikom ya gaa gbuo+ narị ndị ikom abụọ n’etiti ndị Filistia, Devid wee chịtara eze apị́+ niile ọ sịrị ya weta, ka ya na eze wee gọọ ọgọ. Sọl wee kpọnye ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+
27 Devid wee bilie, ya na ndị ikom ya gaa gbuo+ narị ndị ikom abụọ n’etiti ndị Filistia, Devid wee chịtara eze apị́+ niile ọ sịrị ya weta, ka ya na eze wee gọọ ọgọ. Sọl wee kpọnye ya Maịkal nwa ya nwaanyị ka ọ bụrụ nwunye ya.+