1 Samuel 18:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Ndị isi+ ndị Filistia na-aga agha, ọ na-erukwa na mgbe ọ bụla ha gara agha, Devid na-eji akọ eme ihe+ karịa ndị ọzọ niile na-ejere Sọl ozi; aha ya wee na-ede ude.+
30 Ndị isi+ ndị Filistia na-aga agha, ọ na-erukwa na mgbe ọ bụla ha gara agha, Devid na-eji akọ eme ihe+ karịa ndị ọzọ niile na-ejere Sọl ozi; aha ya wee na-ede ude.+