1 Samuel 21:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya ihe dị nsọ,+ n’ihi na ọ dịghị achịcha dị n’ebe ahụ ma e wezụga achịcha a na-eche n’ihu Chineke, bụ́ nke e wepụrụ n’ihu Jehova+ ka e wee debe achịcha e mere ọhụrụ n’ebe ahụ n’ụbọchị e wepụrụ ya. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:6 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 76 Ụlọ Nche,3/15/2005, p. 309/1/2002, p. 18
6 Onye nchụàjà ahụ wee nye ya ihe dị nsọ,+ n’ihi na ọ dịghị achịcha dị n’ebe ahụ ma e wezụga achịcha a na-eche n’ihu Chineke, bụ́ nke e wepụrụ n’ihu Jehova+ ka e wee debe achịcha e mere ọhụrụ n’ebe ahụ n’ụbọchị e wepụrụ ya.