9 Onye nchụàjà ahụ wee sị: “Mma agha Golayat+ onye Filistia ahụ i gburu na ndagwurugwu Ila+—lee ya n’azụ efọd,+ e ji ákwà mgbokwasị fụchie ya. Ọ bụrụ na ọ bụ ya ka ị ga-ewere, were ya, n’ihi na ọ dịghị ọzọ dị n’ebe a ma e wezụga ya.” Devid wee sị: “Ọ dịghị nke dị ka ya. Nye m ya.”