1 Samuel 25:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ; Izrel dum wee zukọta kwaara ya ákwá arịrị+ wee lie ya n’ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee bilie gbadaa n’ala ịkpa Peran.+
25 Ka oge na-aga, Samuel+ nwụrụ; Izrel dum wee zukọta kwaara ya ákwá arịrị+ wee lie ya n’ụlọ ya dị na Rema.+ Devid wee bilie gbadaa n’ala ịkpa Peran.+