1 Samuel 25:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+ 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:10 Ṅomie, p. 78-79 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 19-20
10 Nebal wee zaa ndị na-ejere Devid ozi, sị: “Ònye bụ Devid,+ ònyekwa bụ nwa Jesi? N’oge a, ndị ohu na-agbapụ n’aka nna ha ukwu dị ọtụtụ.+