1 Samuel 25:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ma Devid kwuru, sị: “Ọ bụ nnọọ n’efu ka m chebere ihe niile nwoke a nwere n’ala ịkpa, ọ dịghịkwa otu n’ime ihe niile o nwere nke furu efu,+ n’agbanyeghị nke ahụ, o ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma.+
21 Ma Devid kwuru, sị: “Ọ bụ nnọọ n’efu ka m chebere ihe niile nwoke a nwere n’ala ịkpa, ọ dịghịkwa otu n’ime ihe niile o nwere nke furu efu,+ n’agbanyeghị nke ahụ, o ji ihe ọjọọ na-akwụ m ụgwọ ihe ọma.+