1 Samuel 25:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 O wee daa n’ụkwụ ya,+ sị: “Onyenwe m, ka njehie ahụ dị n’isi m;+ biko, ka ohu gị nwaanyị kwuo okwu ná ntị gị,+ geekwa ntị n’okwu ohu gị nwaanyị. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:24 Ụlọ Nche,11/1/2002, p. 4-5
24 O wee daa n’ụkwụ ya,+ sị: “Onyenwe m, ka njehie ahụ dị n’isi m;+ biko, ka ohu gị nwaanyị kwuo okwu ná ntị gị,+ geekwa ntị n’okwu ohu gị nwaanyị.