1 Samuel 25:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma onyinye a ohu gị nwaanyị buteere onyenwe m iji gọzie ya,+ a ga-enye ya ụmụ okorobịa ndị na-agbaso nzọụkwụ+ onyenwe m.
27 Ma onyinye a ohu gị nwaanyị buteere onyenwe m iji gọzie ya,+ a ga-enye ya ụmụ okorobịa ndị na-agbaso nzọụkwụ+ onyenwe m.