1 Samuel 25:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 N’aka nke ọzọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye gbochiri m ime gị ihe ọjọọ,+ a sị na i meghị ngwa wee bịakwute m,+ a garaghị enwe onye ga-afọdụrụ Nebal ma chi bọọ, ya bụ, onye ọ bụla bụ́ nwoke.”+
34 N’aka nke ọzọ, dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ, onye gbochiri m ime gị ihe ọjọọ,+ a sị na i meghị ngwa wee bịakwute m,+ a garaghị enwe onye ga-afọdụrụ Nebal ma chi bọọ, ya bụ, onye ọ bụla bụ́ nwoke.”+