1 Samuel 25:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 O wee ruo n’ụtụtụ, mgbe mmanya ahụ pụchara Nebal n’anya, na nwunye ya gwara ya ihe ndị a. Obi+ wee kụchie ya, ya onwe ya wee dị ka nkume. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:37 Ṅomie, p. 82 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 21
37 O wee ruo n’ụtụtụ, mgbe mmanya ahụ pụchara Nebal n’anya, na nwunye ya gwara ya ihe ndị a. Obi+ wee kụchie ya, ya onwe ya wee dị ka nkume.