1 Samuel 25:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Abigel+ wee mee ngwa bilie nọkwasị+ n’elu ịnyịnya ibu, ya na ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi, bụ́ ndị ji ụkwụ na-abịa ya n’azụ; o wee soro ndị ozi Devid wee ghọọ nwunye ya. 1 Samuel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 25:42 Ṅomie, p. 82-83 Ụlọ Nche,7/1/2009, p. 21
42 Abigel+ wee mee ngwa bilie nọkwasị+ n’elu ịnyịnya ibu, ya na ụmụ nwaanyị ise na-ejere ya ozi, bụ́ ndị ji ụkwụ na-abịa ya n’azụ; o wee soro ndị ozi Devid wee ghọọ nwunye ya.