1 Ndị Eze 17:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ịlaịja+ onye Tishbe, bụ́ otu n’ime ndị bi na Gilied,+ wee sị Ehab: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya,+ igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo n’ime afọ ndị a,+ ọ gwụla ma m̀ kwuru ka o mee!”+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 17:1 Ụlọ Nche,4/1/1992, p. 1711/1/1990, p. 16
17 Ịlaịja+ onye Tishbe, bụ́ otu n’ime ndị bi na Gilied,+ wee sị Ehab: “Dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke Izrel dị ndụ,+ bụ́ onye m guzo n’ihu ya,+ igirigi agaghị ada, mmiri agaghịkwa ezo n’ime afọ ndị a,+ ọ gwụla ma m̀ kwuru ka o mee!”+