1 Ndị Eze 17:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ịlaịja wee kpọrọ nwa ahụ si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya banye n’ụlọ ahụ ma kpọnye ya nne ya; Ịlaịja wee sị: “Lee, nwa gị adịla ndụ.”+
23 Ịlaịja wee kpọrọ nwa ahụ si n’ọnụ ụlọ ahụ dị n’elu kpọdata ya banye n’ụlọ ahụ ma kpọnye ya nne ya; Ịlaịja wee sị: “Lee, nwa gị adịla ndụ.”+