1 Ndị Eze 19:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mgbe o lere anya, lee, n’akụkụ isi ya, e nwere achịcha+ nke dị n’elu nkume chara ọkụ na otu ihe mmiri nke mmiri dị n’ime ya. O wee malite iri ihe na ịṅụ mmiri, e mesịa, o dinara ala ọzọ. 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:6 Ṅomie, p. 103 Ụlọ Nche,7/1/2011, p. 20
6 Mgbe o lere anya, lee, n’akụkụ isi ya, e nwere achịcha+ nke dị n’elu nkume chara ọkụ na otu ihe mmiri nke mmiri dị n’ime ya. O wee malite iri ihe na ịṅụ mmiri, e mesịa, o dinara ala ọzọ.