10 O wee zaa, sị: “Anọwo m na-ekworo Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ekworo+ nke ukwuu; n’ihi na ụmụ Izrel ahapụwo ọgbụgba ndụ gị,+ ha etidawo ebe ịchụàjà gị,+ ha ejiriwokwa mma agha gbuo ndị amụma gị,+ nke mere na ọ fọdụrụ naanị m;+ ha wee malite ịchọ mkpụrụ obi m ka ha wepụ ya.”+