1 Ndị Eze 19:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịja nụrụ ya, o weere uwe e jiri mara ya+ fụchie ihu ya ozugbo wee pụọ guzoro n’ọnụ ọgba ahụ; ma, lee! otu olu ruru ya ntị, o wee sị ya: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme n’ebe a?”+
13 O wee ruo na ngwa ngwa Ịlaịja nụrụ ya, o weere uwe e jiri mara ya+ fụchie ihu ya ozugbo wee pụọ guzoro n’ọnụ ọgba ahụ; ma, lee! otu olu ruru ya ntị, o wee sị ya: “Ịlaịja, gịnị ka ị na-eme n’ebe a?”+