14 O wee zaa, sị: “Anọwo m na-ekworo Jehova bụ́ Chineke nke ụsụụ ndị agha ekworo nke ukwuu; n’ihi na ụmụ Izrel ahapụwo ọgbụgba ndụ gị,+ ha etidawo ebe ịchụàjà gị, ha ejiriwokwa mma agha gbuo ndị amụma gị, nke mere na ọ fọdụrụ naanị m; ha wee malite ịchọ mkpụrụ obi m ka ha wepụ ya.”+