1 Ndị Eze 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 N’ihi ya, o si n’ebe ahụ pụọ wee hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka ọ na-akọ ọrụ,+ ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọkwa ọrụ n’ihu ya, ya onwe ya ji abụọ nke ikpeazụ. Ya mere, Ịlaịja gafetara n’ebe ọ nọ wee wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+ 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:19 Ụlọ Nche,2/1/2014, p. 1211/1/1997, p. 30-319/1/1990, p. 16
19 N’ihi ya, o si n’ebe ahụ pụọ wee hụ Ịlaịsha nwa Shefat ka ọ na-akọ ọrụ,+ ehi iri abụọ na anọ e jikọrọ abụọ abụọ na-akọkwa ọrụ n’ihu ya, ya onwe ya ji abụọ nke ikpeazụ. Ya mere, Ịlaịja gafetara n’ebe ọ nọ wee wụkwasị ya uwe e ji mara ya.+