1 Ndị Eze 19:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee hapụ ehi ndị ahụ chụsoo Ịlaịja wee sị: “Biko, ka m susuo nna m na nne m ọnụ.+ M ga-esowekwa gị.” O wee sị ya: “Gawa, laghachi; ò nwere ihe m mere gị?” 1 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 19:20 Ụlọ Nche,11/1/1997, p. 30-31
20 O wee hapụ ehi ndị ahụ chụsoo Ịlaịja wee sị: “Biko, ka m susuo nna m na nne m ọnụ.+ M ga-esowekwa gị.” O wee sị ya: “Gawa, laghachi; ò nwere ihe m mere gị?”