1 Ndị Eze 20:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ya mere, ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Lee, anyị anụwo na ndị eze ụlọ Izrel bụ ndị eze obiọma.*+ Biko, ka anyị kee ákwà iru uju+ n’úkwù,+ keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. Ikekwe, ọ ga-ahapụ mkpụrụ obi gị ndụ.”+
31 Ya mere, ndị na-ejere ya ozi sịrị ya: “Lee, anyị anụwo na ndị eze ụlọ Izrel bụ ndị eze obiọma.*+ Biko, ka anyị kee ákwà iru uju+ n’úkwù,+ keekwa eriri n’isi, ka anyị gakwurukwa eze Izrel. Ikekwe, ọ ga-ahapụ mkpụrụ obi gị ndụ.”+