19 ebe ọ bụ na obi+ gị dị nro, i wee weda onwe gị ala+ n’ihi Jehova mgbe ị nụrụ ihe m kwuru m ga-eme obodo a na ndị bi n’ime ya, na ha ga-aghọ ihe ijuanya na ihe nkọcha,+ i wee dọwaa+ uwe gị ma malite ịkwa ákwá n’ihu m, mụ onwe m anụwo ya,” ka Jehova kwuru.+