2 Ndị Eze 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Onye nke ezi Chineke+ wee zigara eze Izrel ozi, sị: “Lezie anya ka ị ghara isi n’ebe a gafere,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ndị Siria na-agbadata.”+
9 Onye nke ezi Chineke+ wee zigara eze Izrel ozi, sị: “Lezie anya ka ị ghara isi n’ebe a gafere,+ n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ndị Siria na-agbadata.”+