2 Ndị Eze 6:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ihe a wee mee ka ọnụma ju eze Siria obi,+ nke mere na ọ kpọrọ ndị na-ejere ya ozi, sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agaghị agwa m onye n’ime anyị bụ́ onye dịnyeere eze Izrel?”+
11 Ihe a wee mee ka ọnụma ju eze Siria obi,+ nke mere na ọ kpọrọ ndị na-ejere ya ozi, sị ha: “Ọ̀ bụ na unu agaghị agwa m onye n’ime anyị bụ́ onye dịnyeere eze Izrel?”+