2 Ndị Eze 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee sị: “Onyenwe m eze, ọ dịghị onye ọ bụ n’ime anyị, kama ọ bụ Ịlaịsha+ onye amụma nke nọ n’Izrel na-akọrọ+ eze Izrel ihe niile ị na-ekwu n’ụlọ ndina gị nke dị n’ime.”+
12 Otu n’ime ndị na-ejere ya ozi wee sị: “Onyenwe m eze, ọ dịghị onye ọ bụ n’ime anyị, kama ọ bụ Ịlaịsha+ onye amụma nke nọ n’Izrel na-akọrọ+ eze Izrel ihe niile ị na-ekwu n’ụlọ ndina gị nke dị n’ime.”+