2 Ndị Eze 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ịlaịsha wee sị ha: “Ebe a abụghị ụzọ, nke a abụghịkwa obodo unu na-aga. Soronụ m, ka m duru unu gakwuru nwoke unu na-achọ.” Otú ọ dị, o duuru ha garuo Sameria.+ 2 Ndị Eze Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 6:19 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 5/2022, p. 1
19 Ịlaịsha wee sị ha: “Ebe a abụghị ụzọ, nke a abụghịkwa obodo unu na-aga. Soronụ m, ka m duru unu gakwuru nwoke unu na-achọ.” Otú ọ dị, o duuru ha garuo Sameria.+