2 Ndị Eze 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 O wee ruo na ozugbo ha bịarutere Sameria, Ịlaịsha sịrị: “Jehova, biko, meghee anya ndị a ka ha hụ ụzọ.”+ Jehova meghere anya ha ozugbo, ha wee hụ ụzọ; ma, lee, ha nọ n’etiti Sameria.
20 O wee ruo na ozugbo ha bịarutere Sameria, Ịlaịsha sịrị: “Jehova, biko, meghee anya ndị a ka ha hụ ụzọ.”+ Jehova meghere anya ha ozugbo, ha wee hụ ụzọ; ma, lee, ha nọ n’etiti Sameria.