1 Ihe E Mere 1:43 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ndị a bụ ndị eze chịrị n’ala Idọm+ tupu eze+ ọ bụla achịa ụmụ Izrel: Bila nwa Biọ, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.+
43 Ndị a bụ ndị eze chịrị n’ala Idọm+ tupu eze+ ọ bụla achịa ụmụ Izrel: Bila nwa Biọ, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.+