1 Ihe E Mere 7:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.
24 Nwa ya* nwaanyị bụ Shiera, bụ́ onye wuru Bet-horọn,+ nke ndịda+ na nke mgbago,+ wuokwa Ọzen-shiera.