1 Ihe E Mere 9:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ụfọdụ n’ime ha bụ ndị a họpụtara ịhụ maka arịa dị iche iche na ịhụ maka arịa niile dị nsọ+ na ịhụ maka ọka* e gwere nke ọma+ na mmanya+ na mmanụ+ na frankinsens+ nakwa mmanụ bọlsọm.+
29 Ụfọdụ n’ime ha bụ ndị a họpụtara ịhụ maka arịa dị iche iche na ịhụ maka arịa niile dị nsọ+ na ịhụ maka ọka* e gwere nke ọma+ na mmanya+ na mmanụ+ na frankinsens+ nakwa mmanụ bọlsọm.+