1 Ihe E Mere 12:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Mgbe ọ bịara na Ziklag,+ Adna na Jozabad na Jedayel na Maịkel na Jozabad na Elaịhu na Ziletaị, bụ́ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ bụ́ ndị Manase, si na Manase gbakwuru ya.
20 Mgbe ọ bịara na Ziklag,+ Adna na Jozabad na Jedayel na Maịkel na Jozabad na Elaịhu na Ziletaị, bụ́ ndị isi nke otu puku otu puku ndị agha+ bụ́ ndị Manase, si na Manase gbakwuru ya.