1 Ihe E Mere 12:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ha nyeere Devid aka ịlụso ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ ọgụ, n’ihi na ha niile bụ ndị dike+ obi siri ike, ha wee bụrụ ndị isi n’etiti ndị agha ya;
21 Ha nyeere Devid aka ịlụso ìgwè ọ lụọ ọ gbalaga+ ọgụ, n’ihi na ha niile bụ ndị dike+ obi siri ike, ha wee bụrụ ndị isi n’etiti ndị agha ya;