1 Ihe E Mere 12:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ime ụmụ Zebulọn,+ e nwere puku mmadụ iri ise, bụ́ ndị na-aga agha, ndị na-ebu ụdị ngwá agha niile aga agha, ha ejighịkwa obi abụọ na-agakwuru Devid. 1 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 12:33 Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 4
33 N’ime ụmụ Zebulọn,+ e nwere puku mmadụ iri ise, bụ́ ndị na-aga agha, ndị na-ebu ụdị ngwá agha niile aga agha, ha ejighịkwa obi abụọ na-agakwuru Devid.