1 Ihe E Mere 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Devid wee jụọ Chineke ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha, ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo, m ga-enyefe ha n’aka gị.”
10 Devid wee jụọ Chineke ase,+ sị: “Ọ̀ bụ m gbagoo buso ndị Filistia agha, ị̀ ga-enyefe ha n’aka m?” Jehova wee sị ya: “Gbagoo, m ga-enyefe ha n’aka gị.”