2 Ihe E Mere 6:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ ka aha m dịrị na ya,+ ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú nke ndị m Izrel.+
5 ‘Malite n’ụbọchị m si n’ala Ijipt kpọpụta ndị m, ọ dịghị obodo m họọrọ n’ime ebo niile nke Izrel iwu ụlọ ka aha m dịrị na ya,+ ọ dịghịkwa onye m họọrọ ka ọ bụrụ onye ndú nke ndị m Izrel.+