2 Ihe E Mere 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee gaa n’ihu ịsị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa, gị onye na-edebere ndị ohu gị bụ́ ndị ji obi ha dum na-eje ije n’ihu gị+ ọgbụgba ndụ gị,+ gị onye na-egosikwa ha obiọma;*
14 O wee gaa n’ihu ịsị: “Jehova bụ́ Chineke Izrel,+ ọ dịghị Chi dị ka gị+ n’eluigwe ma ọ bụ n’ụwa, gị onye na-edebere ndị ohu gị bụ́ ndị ji obi ha dum na-eje ije n’ihu gị+ ọgbụgba ndụ gị,+ gị onye na-egosikwa ha obiọma;*